Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Disemba 18-​24

ZEKARAYA 9-14

Disemba 18-​24
  • Abụ nke 49 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Nọrọnụ na Ndagwurugwu nke Ugwu M”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Zek. 12:3—Olee otú Jehova si ‘mee ka Jeruselem bụrụ nkume dị arọ’? (w07 12/15 22-23 ¶9-10)

    • Zek. 12:7—Gịnị mere Jehova ‘ga-eji buru ụzọ zọpụta ụlọikwuu nke Juda’? (w07 12/15 25 ¶13)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Zek. 12:1-14

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) g17.6 14-15Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) g17.6—E ji ihe e dere na peeji nke 14 na 15 nye Teta! ahụ n’ozi ụlọ n’ụlọ. Gosi otú e si eme nletaghachi. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl isi nke 5—Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 98

  • Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 7) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke Disemba.

  • Ihe Ọhụrụ Ga Na-adịzi n’Ọmụmụ Ihe Etiti Izu Anyị”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ Betfeji, Ugwu Oliv na Jeruselem.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy peeji nke 6-7

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 5 na Ekpere