MỤTA IHE N’AKA NDỊ ENYI JEHOVA

Hananaya, Mishel, na Azaraya

Hananaya, Mishel, na Azaraya

Jiri ihe a a na-ebipụta ebipụta chọpụta ihe ị ga-amụta n’aka Hananaya, Mishel, na Azaraya, bụ́ ndị enyi Jehova.

Ndị nne na nna, unu na ụmụ unu gụọ Daniel 1:3-7 nakwa amaokwu ndị kwuru gbasara akụkọ a n’isi nke 3, kwurịtakwanụ ihe unu mụtara.

Were ma bipụta ya.

Chakapụta ebe ndị e kwesịrị ịchakapụta na peeji a, sorozie ihe ndị e dere na ihe ndị e sere n’akwụkwọ a chọpụta ebe e kwesịrị ịmapawa ha na peeji nke 2. Ka unu na-eme ihe omume a, zaanụ ajụjụ ndị a jụrụ na vidio ya na ihe omume a so.