Mụta Ihe n’Aka Ndị Enyi Jehova​—Ihe Omume

Jiri ihe omume ndị a rụọ ihe ndị mere na vidio Mụta Ihe n’Aka Ndị Enyi Jehova, gị na ụmụ gị kwurịtakwa ihe unu mụtara.

Mefiboshet

E mee gị ihe na-adịghị mma, olee otú ị ga-esi nọgide na-enwe obi ụtọ ka Mefiboshet?

Josef

Gịnị ka i nwere ike ịmụta n’aka Josef, bụ́ enyi Jehova?

Joshụa na Keleb

Gịnị ka i nwere ike ịmụta n’aka Joshụa na Keleb, bụ́ ndị enyi Jehova?

Abigel

Gịnị ka i nwere ike ịmụta n’aka Abigel, bụ́ enyi Jehova?

Debora

Gịnị ka i nwere ike ịmụta n’aka Debora, bụ́ enyi Jehova?

Ebel

Gịnị ka i nwere ike ịmụta n’aka Ebel, bụ́ enyi Jehova?

Jeremaya

Gịnị ka i nwere ike ịmụta n’aka Jeremaya, bụ́ enyi Jehova?

Hananaya, Mishel, na Azaraya

Gịnị ka i nwere ike ịmụta n’aka Hananaya, Mishel, na Azaraya, bụ́ ndị enyi Jehova?

Sorry, there are no terms that match your selection.