Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 82

Meenụ Ka Ìhè Unu Na-enwu

Meenụ Ka Ìhè Unu Na-enwu

(Matiu 5:16)

  1. 1. Jizọs Kraịst gwar’anyị

    Mee k’ìhè n’enwu,

    K’anyị gbalịa kasie

    ’Madụ niil’obi.

    Okw’udo dị n’ime

    Okwu Chineke.

    N’agbalị n’akụzi ya.

    Mee k’ìhè ya nwuo.

  2. 2. N’ezi ’madụ niile

    Ozi Chineke.

    Mee ka ha niile nụ

    Okwu Chineke.

    Ih’anyị n’ekwusa

    Si n’AkwụkwọN-sọ.

    Ha g’ejia-ka ha kpebie

    Ife Chineke.

  3. 3. K’anyị niile gbalịa

    N’eme ebere.

    Ọ g’eme k’ozia-nyị

    N’eru ha n’obi.

    N’eme k’ìhè n’enwu.

    N’em’ihe dịm-ma.

    Ozia-nyị ga n’atọkwa

    Jehova ụtọ.