ABỤ NKE 4

“Jehova Bụ Onye Na-azụ M Dị Ka Atụrụ”

“Jehova Bụ Onye Na-azụ M Dị Ka Atụrụ”

(Abụ Ọma 23)

  1. 1. Jehova bụo-nyem ga n’eso.

    Ọ n’azụm dị k’atụrụ.

    Ọ maar’ihe niile dịm n’obi.

    Ọ maaram-kp’anyị niile.

    Ọ n’edugam n’ebe dị jụụ,

    N’eb’ahịhịan-dụ juru.

    Ọ n’edugam n’ebem g’ezur’ike

    N’ihi n’ọ hụrụm n’anya.

    Ọ n’edugam n’ebem g’ezui-ke

    N’ihi n’ọ hụrụm n’anya.

  2. 2. Ụzọ gị niile zir’ezi.

    Ọ n’emekwam obiụ-tọ.

    Biko, ekwekwala kam kpafuo

    Ma hapụ gị, Jehova.

    N’ebe gbara ọchịchịrị,

    Mkpanaka gị n’edum.

    Agaghịm atụ egwui-h’ọ bụla.

    Ị bụE-nyim na Chinekem.

    Agaghịm atụe-gwui-h’ọ bụla.

    Ị bụE-nyim na Chinekem.

  3. 3. Biko, n’azụm dị k’atụrụ.

    M g’esoro gị n’aga.

    Amam n’ọ bụ gị n’enyem ike.

    Ị n’eme kam zur’ike.

    M nwer’okwukwe n’eb’ị nọ.

    Ị n’adịrue-bigh’ebi.

    Jehova, biko n’elekọtakwam

    Ma hụm n’anyam-gbe niile.

    Jehova, biko n’elekọtam

    Ma hụm n’anyam-gbe niile.

(Gụọkwa Ọma 28:9; 80:1.)