Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

 ABỤ NKE 22

Alaeze Chineke Na-achị—Ya Bịawa

Select an Audio Recording
Alaeze Chineke Na-achị—Ya Bịawa

(Mkpughe 11:15; 12:10)

  1. 1. Anyị n’eto gị, Jehova.

    Ị g’adịe-bigh’ebi.

    I nyere Jizọs och’eze

    K’ọ chịa ‘madụ niile.

    Al’eze Chinek’adịla.

    Jizọs Kraịst g’achịụ-wa niile.

    (UKWE)

    Al’eze Chineke

    Amalitela n’el’igwe.

    Al’eze ya n’achị.

    Biko, “Ya bịawa, Ya bịawa.”

  2. 2. Iwe juru Setan n’obi

    Na Kraịst g’ebibi ya.

    Anyị bi n’oge sir’ike.

    M’anyị n’ahụn-kwa Jaa.

    Al’eze Chinek’adịla.

    Jizọs Kraịst g’achịụ-wa niile.

    (UKWE)

    Al’eze Chineke

    Amalitela n’el’igwe.

    Al’eze ya n’achị.

    Biko, “Ya bịawa, Ya bịawa.”

  3.  3. Ọṅụ jukwara n’el’igwe

    N’a chụpụla Setan.

    Ndị ‘mụ’ozi n’aṅụrịọ-ṅụ.

    Ha niile n’abụa-bụ.

    Al’eze Chinek’adịla.

    Jizọs Kraịst g’achịụ-wa niile.

    (UKWE)

    Al’eze Chineke

    Amalitela n’el’igwe.

    Al’eze ya n’achị.

    Biko, “Ya bịawa, Ya bịawa.”