Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

 ABỤ NKE 15

Too Ọkpara Jehova

Select an Audio Recording
Too Ọkpara Jehova

(Ndị Hibru 1:6)

  1. 1. Bịa k’anyị too Jizọs,

    Eze n’achị n’el’igwe.

    Jizọs g’agọzikw’anyị.

    Ọ n’achị n’ezio-mume.

    Ọ g’emekwa k’a mara

    Jehova Chineke,

    N’ọ bụ ya kwesịr’ịchị

    El’igwe n’el’ụwa.

    (UKWE)

    Bịa k’anyị too Jizọs.

    Ka ‘madụ niile too ya.

    Ọ nọ n’el’Ugwu Zayọn.

    Ọchịchị y’ebidola.

  2. 2. Bịa k’anyị too Jizọs.

    Ọ nwụrụ k’anyị dịn-dụ.

    O jin-dụ ya gbapụta

    Ndị ‘madụ nám-mehie.

    Nwunye Jizọs n’eche ya,

    A chọkwara yam-ma.

    Ọlụlụ ha g’akwado

    Ọchịchị Jehova.

    (UKWE)

    Bịa k’anyị too Jizọs.

    Ka ‘madụ niile too ya.

    Ọ nọ n’el’Ugwu Zayọn.

    Ọchịchị y’ebidola.