Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

 ABỤ NKE 115

Anyị Na-ekele Chineke Maka Ndidi Ya

Select an Audio Recording
Anyị Na-ekele Chineke Maka Ndidi Ya
OTÚ O SI EGOSI YA

(2 Pita 3:15)

  1. 1. Ị dịe-bube, ezi Chineke.

    Ezio-mume n’atọ gịụ-tọ.

    M’aj’omume juru n’ụwa

    N’eme k’anyị n’ahụsia-nya.

    Ụfọdụ chere n’ị n’egbuo-ge.

    M’o ruwela k’Al’eze gị bịa.

    (UKWE)

    Anyị nwere olileanya.

    Anyị n’eto gị, n’ekele gị.

  2. 2. Otu puku afọ gar’aga

    Dị k’otu ‘bọchị n’anya gị.

    Ụbọchị gị jiọ-sọ n’abịa.

    Ọ g’abịakwa n’egbugh’oge.

    Ndịm-mehie n’akpasu g’iwe.

    M’ị n’enw’ọṅụ ma ha chegharịa.

    (UKWE)

    Anyị nwere olileanya.

    Anyị n’eto gị, n’ekele gị.