Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ịmụ Ihe Ga-Eme Ka I Sie Ike

Ịmụ Ihe Ga-Eme Ka I Sie Ike

Danloduo:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. Ọdịl’anyae-zinụlọa’yị mụwar’ihe.

    A’yị dịn-ta ma n’aghọt’ihe ha n’akuziria’yị.

    Papa n’agụrụm baịbụl tupum hi’ụra.

    E toolam ugbua ma m ka n’agụkwa baịbụl.

    Mgb’ọ bụlam nọ sọm m n’aga buru ya n’agụ.

    Ọ n’eme kam chetai-he baịbụl kwuru m g’eme kam gharaị-da.

    (UKWE)

    Ịmụi-he g’eme,

    K’i dị k’osisi nke dị n’akụk’iyi.

    Ịmụi-he g’eme,

    K’ih’ọ bụl’ị n’eme n’agara gịn-k’ọma.

    Ịmụi-he g’eme,

    K’i si’ike k’osisi sir’ezigb’ike.

    Ịmụi-he g’eme,

    K’i gbasi’ike marai-he g’akpatan-sogbu.

  2. 2. Gịnị kam g’ekwu mgb’ọnwụnwa bịaram?

    Gịnị k’ụmụ klasịm g’ekwu mam jụị-ge han-tị?

    Ihe nilem g’agwa ha zur’ezue-bea.

    M mụtarai-he nile mgbem ka bụ nwata.

    Mgb’ọ bụlam nọ sọm m n’aga buru ya n’agụ.

    Ọ n’eme kam chetai-he baịbụl kwuru m g’eme kam gharaị-da.

    (UKWE)

    Ịmụi-he g’eme,

    K’i dị k’osisi nke dị n’akụk’iyi.

    Ịmụi-he g’eme,

    K’ih’ọ bụl’ị n’eme n’agara gịn-k’ọma.

    Ịmụi-he g’eme,

    K’i si’ike k’osisi sir’ezigb’ike.

    Ịmụi-he g’eme,

    K’i gbasi’ike marai-he g’akpatan-sogbu.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Ihen-dị nyerem aka

    G’enyekwaran-dịọ-zọ aka,

    Mam wetu’obi jiri ha kasie h’obi gbaa ha ume.

    (UKWE)

    Ịmụi-he g’eme

    Kam si’ezigb’ike.

    Ịmụi-he g’eme

    Kam si’ezigb’ike.

    Ịmụi-he g’eme,

    K’i dị k’osisi nke dị n’akụk’iyi.

    Ịmụi-he g’eme,

    K’ih’ọ bụl’ị n’eme n’agara gịn-k’ọma.

    Ịmụi-he g’eme,

    K’i si’ike k’osisi sir’ezigb’ike.

    Ịmụi-he g’eme,

    K’i gbasi’ike marai-he g’akpatan-sogbu.