Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Malite Ịmụ Baịbụl

I nwere ike iji akwụkwọ a malite ịmụ Baịbụl. Anyị nwekwara ike ịna-abịa ka anyị na gị na-amụ Baịbụl n’anaghị gị ego.

Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị

AJỤJỤ NDỊ MMADỤ NA-AJỤKARỊ

Olee Otú Ndịàmà Jehova na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?

Ndịàmà Jehova anaghị ana ego iji na-amụrụ mmadụ Baịbụl, i nwekwara ike iji Baịbụl nke masịrị gị ma unu mụwa ya. I nwedịrị ike ịkpọ ndị ezinụlọ unu niile ma ọ bụ ndị enyi gị ka ha soro mụọ.