Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

 B8

Ụlọ Nsọ Solomọn Rụrụ

  1.  Ihe Ndị Dị n’Ụlọ Nsọ A

  2. 1 Ebe Kacha Nsọ (1Ez 6:16, 20)

  3. 2 Ebe Nsọ (2Ih 5:9)

  4. 3 Ọnụ Ụlọ Ndị Dị n’Elu (1Ih 28:11)

  5. 4 Ọnụ Ụlọ Ndị Dị n’Akụkụ (1Ez 6:5, 6, 10)

  6. 5 Jekin (1Ez 7:21; 2Ih 3:17)

  7. 6 Boaz (1Ez 7:21; 2Ih 3:17)

  8. 7 Ihe A Rụnyere n’Ụzọ E Si Abata (1Ez 6:3; 2Ih 3:4) (A maghị otú ogo ya hà)

  9. 8 Ebe Ịchụàjà E Ji Ọla Kọpa Rụọ (2Ih 4:1)

  10. 9 Ihe Dị Elu A Na-eguzo Ekwu Okwu nke E Ji Ọla Kọpa Rụọ (2Ih 6:13)

  11. 10 Ogige Dị n’Ime (1Ez 6:36)

  12. 11 Nnukwu Ite A Na-akpọ Oké Osimiri (1Ez 7:23)

  13. 12 Ihe Ndị E Ji Ebu Ihe (1Ez 7:27)

  14. 13 Ebe E Si Abanye n’Ọnụ Ụlọ Ndị Dị n’Akụkụ (1Ez 6:8)

  15. 14 Ụlọ Ndị A Na-anọ Eri Ihe (1Ih 28:12)