B12-A
Ihe Ndị Mere n’Izu Ikpeazụ Jizọs Nọrọ n’Ụwa (Nke 1)
Jeruselem na Ebe Ndị Gbara Ya Gburugburu
-
Ụlọ Nsọ
-
Ogige Getsemeni (?)
-
Obí Gọvanọ
-
Ụlọ Kayafas (?)
-
Obí Herọd Antipas (?)
-
Ọdọ Mmiri Betzeta
-
Ọdọ Mmiri Siloam
-
Ụlọ Nzukọ Sanhedrin (?)
-
Gọlgọta (?)
-
Akeldama (?)
Gaa n’ụbọchị: Naịsan 8 | Naịsan 9 | Naịsan 10 | Naịsan 11
Naịsan 8 (Ụbọchị Izu Ike)
MGBE ANYANWỤ DARA (Ụbọchị ndị Juu na-ebido mgbe anyanwụ dara, gwụkwa mgbe anyanwụ dara)
-
O rutere Betani mgbe ọ fọrọ ụbọchị isii ka e mee Ememme Ngabiga
MGBE ANYANWỤ WARA
MGBE ANYANWỤ DARA
Naịsan 9
MGBE ANYANWỤ DARA
-
O riri nri n’ụlọ Saịmọn onye ekpenta
-
Meri tere Jizọs mmanụ nad
-
Ndị Juu bịara ịhụ Jizọs na Lazarọs
MGBE ANYANWỤ WARA
-
Ọ nọ n’elu nwa jakị, ya eburu ya banye Jeruselem
-
Ọ kụziri ihe n’ụlọ nsọ
MGBE ANYANWỤ DARA
Naịsan 10
MGBE ANYANWỤ DARA
-
Ọ nọbọrọ chi na Betani
MGBE ANYANWỤ WARA
-
Ọ gara Jeruselem n’isi ụtụtụ
-
O mere ka ụlọ nsọ dị ọcha
-
Jehova si n’eluigwe kwuo okwu
MGBE ANYANWỤ DARA
Naịsan 11
MGBE ANYANWỤ DARA
MGBE ANYANWỤ WARA
-
O ji ihe atụ kụzie ihe n’ụlọ nsọ
-
Ọ mara ndị Farisii ikpe
-
Ọ hụrụ ka nwaanyị di ya nwụrụ nyere onyinye
-
Ọ nọ n’Ugwu Oliv kwuo na a ga-ebibi Jeruselem, kwuokwa ihe ndị ga-abụ ihe àmà nke ọnụnọ ya n’ọdịnihu