B12-B
Ihe Ndị Mere n’Izu Ikpeazụ Jizọs Nọrọ n’Ụwa (Nke 2)
Naịsan 12
MGBE ANYANWỤ DARA (Ụbọchị ndị Juu na-ebido mgbe anyanwụ dara, gwụkwa mgbe anyanwụ dara)
MGBE ANYANWỤ WARA
Naanị ya na ụmụazụ ya nọrọ
Judas gara chọọ otú ọ ga-esi rara ya nye
MGBE ANYANWỤ DARA
Naịsan 13
MGBE ANYANWỤ DARA
MGBE ANYANWỤ WARA
Pita na Jọn gawara ịkwadebe Ememme Ngabiga
Jizọs na ndịozi ya ndị ọzọ rutere ebe ahụ ná mgbede
MGBE ANYANWỤ DARA
Naịsan 14
MGBE ANYANWỤ DARA
Ya na ndịozi ya riri nri Ememme Ngabiga
Ọ sara ụkwụ ndịozi ya
Judas pụwara
Ọ malitere Nri Anyasị Onyenwe Anyị
A raara ya nye ma jide ya n’ogige Getsemeni
Ndịozi ya hapụrụ ya gbaa ọsọ
Ndị Sanhedrin nọ n’ụlọ Kayafas kpee ya ikpe
Pita gọnahụrụ Jizọs
MGBE ANYANWỤ WARA
A kpọgara ya ọzọ n’ihu ndị Sanhedrin
A kpọ ya gaa na nke Paịlet nakwa na nke Herọd, mechaa kpọghachi ya na nke Paịlet
A mara ya ikpe ọnwụ ma kpọgide ya n’osisi na Gọlgọta
Ọ nwụrụ n’ihe dị ka elekere atọ nke ehihie
E buturu ozu ya gaa lie
MGBE ANYANWỤ DARA
Naịsan 15 (Ụbọchị Izu Ike)
MGBE ANYANWỤ DARA
MGBE ANYANWỤ WARA
Paịlet nyere ikike ka e dowe ndị nche n’ili Jizọs
MGBE ANYANWỤ DARA
Naịsan 16
MGBE ANYANWỤ DARA
A zụtakwuru ihe ndị na-esi ísì ọma a ga-ete ozu ya
MGBE ANYANWỤ WARA
A kpọlitere ya n’ọnwụ
Ọ pụtara n’ihu ụmụazụ ya
MGBE ANYANWỤ DARA