Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

 B5

Ụlọikwuu na Nnukwu Onye Nchụàjà

Ihe Ndị Dị n’Ụlọikwuu A

  1. 1 Igbe (Ọp 25:10-22; 26:33)

  2. 2 Ákwà mgbochi (Ọp 26:31-33)

  3. 3 Ogidi A Na-ekonye Ákwà Mgbochi (Ọp 26:31, 32)

  4. 4 Ebe Nsọ (Ọp 26:33)

  5. 5 Ebe Kacha Nsọ (Ọp 26:33)

  6. 6 Ákwà Ngebichi (Ọp 26:36)

  7. 7 Ogidi A Na-ekonye Ákwà Ngebichi (Ọp 26:37)

  8. 8 Ntọala E Ji Ọla Kọpa Kpụọ (Ọp 26:37)

  9. 9 Ebe Ịchụàjà A Na-amụ Insens (Ọp 30:1-6)

  10. 10 Tebụl Achịcha A Na-enye Chineke (Ọp 25:23-30; 26:35)

  11. 11 Ihe E Ji Adọsa Ọkụ (Ọp 25:31-40; 26:35)

  12. 12 Ákwà Ụlọikwuu E Ji Eri Linin Kpaa (Ọp 26:1-6)

  13. 13 Ákwà Ụlọikwuu E Ji Ajị Ewu Kpaa (Ọp 26:7-13)

  14. 14 Ihe E Ji Akpụkpọ Ebule Rụọ E Ji Ekpuchi Ihe (Ọp 26:14)

  15. 15 Ihe E Ji Akpụkpọ Anụ Sil Rụọ E Ji Ekpuchi Ihe (Ọp 26:14)

  16. 16 Frem Ụlọikwuu (Ọp 26:15-18, 29)

  17. 17 Ntọala E Ji Ọlaọcha Rụọ nke A Kwụnyere Frem (Ọp 26:19-21)

  18. 18 Okporo Osisi (Ọp 26:26-29)

  19. 19 Ntọala E Ji Ọlaọcha Rụọ (Ọp 26:32)

  20.  20 Nnukwu Ite E Ji Ọla Kọpa Kpụọ (Ọp 30:18-21)

  21. 21 Ebe Ịchụàjà nke Àjà A Na-esu Ọkụ (Ọp 27:1-8)

  22. 22 Ogige Ụlọikwuu (Ọp 27:17, 18)

  23. 23 Ọnụ Ụzọ Ogige Ụlọikwuu (Ọp 27:16)

  24. 24 Ákwà Mgbochi E Ji Eri Linin Kpaa (Ọp 27:9-15)

Nnukwu Onye Nchụàjà

Ọpụpụ isi 28 kwuru otú uwe nnukwu onye nchụàjà Izrel na-adị