Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

 B9

Mba Ndị Daniel Buru Amụma na Ha Ga-achị Ụwa

Babịlọn

Daniel 2:32, 36-38; 7:4

607 T.O.N.K. Eze Nebukadneza bibiri Jeruselem

Midia na Peshia

Daniel 2:32, 39; 7:5

539 T.O.N.K. Ha meriri Babịlọn

537 T.O.N.K. Saịrọs nyere iwu ka ndị Juu laghachi Jeruselem

Gris

Daniel 2:32, 39; 7:6

331 T.O.N.K. Alegzanda Onye Ukwu meriri Peshia

Rom

Daniel 2:33, 40; 7:7

63 T.O.N.K. Ndi Rom chịwara Izrel

70 O.N.K. Ha bibiri Jeruselem

Briten na Amerịka

Daniel 2:33, 41-43

1914-1918 O.N.K. Briten na Amerịka chịwara ụwa malite n’oge Agha Ụwa nke Mbụ