B14-B
Mkpụrụ Ego Dị Iche Iche
Mkpụrụ Ego Ndị E Kwuru Gbasara Ha n’Akwụkwọ Nsọ Hibru
|
Gira (shekel 1⁄20 ) gram 0.57 gira 10 = 1 beka |
|
Beka gram 5.7 beka 2 = 1 shekel |
|
Pim gram 7.8 1 pim = shekel 2⁄3 |
|
Shekel e ji atụ̀ ihe Shekel gram 11.4 shekel 50 = 1 maịna |
|
Maịna gram 570 maịna 60 = 1 talent |
|
Talent kilogram 34.2 |
|
Darik (ego ndị Peshia e ji ọlaedo kpụọ) gram 8.4 |
Mkpụrụ Ego Ndị E Kwuru Gbasara Ha n’Akwụkwọ Nsọ Grik
|
Leptọn (ego ndị Juu e ji ọla kọpa ma ọ bụ ọla nchara kpụọ) Kwọdran 1⁄2 |
|
Kwọdran (ego ndị Rom e ji ọla kọpa ma ọ bụ ọla nchara kpụọ) leptọn 2 |
|
Asariọn (ego ndị Rom na nke obodo ndị ha na-achị. E ji ọla kọpa ma ọ bụ ọla nchara kpụọ ya) Kwọdran 4 |
|
Dinarịọs (ego ndị Rom e ji ọlaọcha kpụọ) Kwọdran 64 Gram 3.85 = Ụgwọ Ọrụ Otu Ụbọchị (awa 12) |
|
Drakma (ego ndị Grik e ji ọlaọcha kpụọ) Gram 3.4 = Ụgwọ Ọrụ Otu Ụbọchị (awa 12) |
|
Didrakma (ego ndị Grik e ji ọlaọcha kpụọ) Drakma 2 gram 6.8 = Ụgwọ Ọrụ Ụbọchị Abụọ |
|
Tetradrakma ndị Antiọk Tetradrakma ndị Taya (Mkpụrụ ego ọlaọcha ndị Taya) Tetradrakma (ego ndị Grik e ji ọlaọcha kpụọ; a na-akpọkwa ya steta) Drakma 4 gram 13.6 = Ụgwọ Ọrụ Ụbọchị Anọ |
|
Maịna 100 drakma gram 340 = ihe dị ka ụgwọ ọrụ 100 ụbọchị |
|
Talent maịna 60 kilogram 20.4 = ihe dị ka ụgwọ ọrụ afọ 20 |
|
Paụnd (nke ndị Rom) gram 327
|

