BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2013)

Ihe Ndị Mere n’Oge Jizọs Nọ n’Ụwa—Ebe Ndị Jizọs Mechara Jee Ozi n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ Jọdan

Igbo
Ihe Ndị Mere n’Oge Jizọs Nọ n’Ụwa—Ebe Ndị Jizọs Mechara Jee Ozi n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ Jọdan
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg
nwt p. 1950-1951

A7-F

Ihe Ndị Mere n’Oge Jizọs Nọ n’Ụwa—Ebe Ndị Jizọs Mechara Jee Ozi n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ Jọdan

AFỌ

EBE IHE MERE

IHE MERENỤ

MATIU

MAK

LUK

JỌN

32, mgbe e mechara Ememme Inyefe Chineke Ụlọ

Betani, n’ofe Jọdan

Ọ gara n’ebe Jọn na-eme baptizim; ọtụtụ ndị kweere na Jizọs

     

10:40-42

Peria

Ọ kụziri ihe n’obodo ukwu na n’obodo nta, gawa Jeruselem

   

13:22

 

“Si n’ọnụ ụzọ dị warara banye”; Jeruselem na-egbu ndị amụma

   

13:23-35

 

Ọ ga-abụ na Peria

Ọ kụziri ịdị umeala n’obi; ihe atụ: ịnọ n’ebe kacha mma, ndị a kpọrọ oriri sịrị na ha agaghị abịali

   

14:1-24

 

Ihe mmadụ ga-ahapụ sowe Jizọs

   

14:25-35

 

Ihe atụ: atụrụ furu efu, mkpụrụ ego furu efu, nwa mmefu

   

15:1-32

 

Ihe atụ: onye ajọ omume nke na-elekọta ụlọ, ọgaranya na Lazarọs

   

16:1-31

 

Ọ kụziri gbasara ime ka mmadụ mehie, mgbaghara mmehie, na okwukwe

   

17:1-10

 

Betani

Lazarọs nwụrụ, a kpọlite ya

     

11:1-46

Jeruselem; Ifrem

A gbara izu igbu Jizọs; ọ gara ebe ọzọ

     

11:47-54

Sameria; Galiliee

Ọ gwọrọ ndị ekpenta iri; o kwuru otú Alaeze Chineke ga-esi bịa

   

17:11-37

 

Sameria ma ọ bụ Galili

Ihe atụ: nwaanyị nyere ọkàikpe nsogbu, onye Farisii na onye ọnaụtụ

   

18:1-14

 

Peria

Alụmdi na nwunye na ịgba alụkwaghịm

19:1-12

10:1-12

   

Ọ gọziri ụmụntakịrị

19:13-15

10:13-16

18:15-17

 

Ajụjụ onye ọgaranya jụrụ; ihe atụ ndị ọrụ ubi vaịn na ụgwọ ọrụ há nhata

19:16–20:16

10:17-31

18:18-30

 

Ọ ga-abụ na Peria

Nke ugboro atọ o kwuru na ya ga-anwụ

20:17-19

10:32-34

18:31-34

 

A rịọrọ ya ka Jems na Jọn nweta ọkwá n’Alaeze

20:20-28

10:35-45

   

Jeriko

Ka ọ na-agafe, ọ gwọrọ ndị ìsì abụọ; ọ gara hụ Zakịọs; ihe atụ maịna iri

20:29-34

10:46-52

18:35–19:28