Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

 A7-E

Ihe Ndị Mere n’Oge Jizọs Nọ n’Ụwa—Otú Jizọs Si Jesie Ozi Ike na Galili (Nke 3) Nakwa na Judia

AFỌ

EBE IHE MERE

IHE MERENỤ

MATIU

MAK

LUK

JỌN

32, mgbe e mechara Ememme Ngabiga

Oké Osimiri Galili; Betsaịda

Jizọs nọ n’ụgbọ na-aga Betsaịda kwuo gbasara ihe iko achịcha ndị Farisii; ọ gwọrọ nwoke kpuru ìsì

16:5-12

8:13-26

   

Ógbè Sizaria Filipaị

Mkpịsị ugodi Alaeze; o kwuru na ya ga-anwụ ma bilie

16:13-28

8:27–9:1

9:18-27

 

Ugwu Hemọn (?)

O nwoghara; Jehova kwuru okwu

17:1-13

9:2-13

9:28-36

 

Ógbè Sizaria Filipaị

Ọ gwọrọ nwata nwoke mmụọ ọjọọ ji

17:14-20

9:14-29

9:37-43

 

Galili

O kwuru ọzọ na ya ga-anwụ

17:22, 23

9:30-32

9:43-45

 

Kapaniọm

O ji ego si n’ọnụ azụ̀ tụọ ụtụ isi

17:24-27

     

Onye kacha ukwuu n’Alaeze; ihe atụ: atụrụ furu efu, ohu na-agbagharaghị ibe ya

18:1-35

9:33-50

9:46-50

 

Galili ruo Sameria

Ka ọ na-aga Jeruselem, ọ sịrị ụmụazụ ya hapụ ihe niile chọwa Alaeze

8:19-22

 

9:51-62

7:2-10

Ozi Jizọs Mechara Jee na Judia

AFỌ

EBE IHE MERE

IHE MERENỤ

MATIU

MAK

LUK

JỌN

32, n’Oge Ememme Ụlọikwuu (ma ọ bụ, Ụlọ Ndò)

Jeruselem

Ọ kụziri ihe n’Ememme ahụ; ndị nche gara ijide ya

     

7:11-52

“Abụ m ìhè nke ụwa”; ọ gwọrọ nwoke kpuru ìsì malite mgbe a mụrụ ya

     

8:12–9:41

Ọ ga-abụ na Judia

O zipụrụ mmadụ 70; ha ji ọṅụ lọta

   

10:1-24

 

Judia; Betani

Ihe atụ ezigbo onye agbata obi; ọ gara n’ụlọ Meri na Mata

   

10:25-42

 

Ọ ga-abụ na Judia

Ọ kụziri ekpere Onyenwe anyị ọzọ; ihe atụ enyi nọgidesiri ike na-arịọ

   

11:1-13

 

O ji ike Chineke chụpụ ndị mmụọ ọjọọ; ọrụ ebube a rụụrụ Jona

   

11:14-36

 

O so onye Farisii rie nri; ọ katọrọ ihu abụọ ndị Farisii

   

11:37-54

 

Ihe atụ: ọgaranya na-enweghị uche; onye nwere uche nke na-elekọta ụlọ

   

12:1-59

 

Ọ gwọrọ nwaanyị nwere nkwarụ n’Ụbọchị Izu Ike; ihe atụ: mkpụrụ mọstad, ihe iko achịcha

   

13:1-21

 

32, Ememme Inyefe Chineke Ụlọ

Jeruselem

Ihe atụ ezigbo onye ọzụzụ atụrụ na ìgwè atụrụ ya; ndị Juu chọrọ ịtụ ya nkume; ọ gara Betani, n’ofe Jọdan

     

10:1-39