A7-D
Ihe Ndị Mere n’Oge Jizọs Nọ n’Ụwa—Otú Jizọs Si Jesie Ozi Ike na Galili (Nke 2)
AFỌ |
EBE IHE MERE |
IHE MERENỤ |
MATIU |
MAK |
LUK |
JỌN |
---|---|---|---|---|---|---|
31 ma ọ bụ 32 |
N’ógbè Kapaniọm |
Jizọs ji Alaeze Chineke maa atụ |
||||
Oké Osimiri Galili |
Ọ nọ n’ụgbọ mee ka oké ifufe kwụsị |
|||||
Obodo ndị Gadara |
Ọ chụbara ndị mmụọ ọjọọ n’ìgwè ézì |
|||||
Ọ ga-abụ na Kapaniọm |
Ọ gwọrọ nwaanyị oruru ọbara; ọ kpọlitere ada Jaịrọs |
|||||
Kapaniọm (?) |
Ọ gwọrọ ndị ìsì na onye ogbi |
|||||
Nazaret |
Ndị obodo ya jụrụ ya ọzọ |
|||||
Galili |
Nke atọ ọ gazuru Galili; o zipụrụ ndịozi ya, ha agaa ozi ọma |
|||||
Taịbirias |
Herọd gbupụrụ Jọn isi; akụkọ gbasara Jizọs juru Herọd anya |
|||||
32, mgbe Ememme Ngabiga ruwere (Jọn 6:4) |
Kapaniọm (?); Ebe Ugwu Oké Osimiri Galili |
Ndịozi si ozi ọma lọta; Jizọs nyere ụmụ nwoke 5,000 nri |
||||
Ebe Ugwu Oké Osimiri Galili; Genesaret |
A chọrọ ime Jizọs eze; ọ gara ije n’elu mmiri; gwọọ ọtụtụ ndị |
|||||
Kapaniọm |
Ọ sịrị na ya bụ “achịcha na-enye ndụ”; ọtụtụ ndị kwụsịrị iso ya |
|||||
32, mgbe Ememme Ngabiga gachara |
Ọ ga-abụ na Kapaniọm |
Ọ katọrọ ọdịnala ndị mmadụ |
||||
Finishia; Dikapọlis |
Ọ gwọrọ nwa otu nwaanyị Finishia; o nyere ụmụ nwoke 4,000 nri |
|||||
Magadan |
Ọrụ ebube a rụụrụ Jona |