Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

 A7-H

Ihe Ndị Mere n’Oge Jizọs Nọ n’Ụwa—Otú Jizọs Si Jee Ozi Ikpeazụ Ya na Jeruselem (Nke 2)

AFỌ

EBE IHE MERE

IHE MERENỤ

MATIU

MAK

LUK

JỌN

Naịsan 14

Jeruselem

Jizọs sịrị na Judas ga-arara ya nye; Judas pụwara

26:21-25

14:18-21

22:21-23

13:21-30

Ọ malitere Nri Anyasị Onyenwe Anyị (1 Kọ 11:23-25)

26:26-29

14:22-25

22:19, 20, 24-30

 

O kwuru na Pita ga-agọnahụ ya, ndịozi ya ga-agbasasịkwa

26:31-35

14:27-31

22:31-38

13:31-38

O kwere nkwa izite ihe inyeaka; ihe atụ ezigbo osisi vaịn; iwu ịhụnanya; ekpere ikpeazụ ya na ndịozi ya kpere

     

14:1–17:26

Getsemeni

Obi erughị Jizọs ala n’ubi ahụ; a raara Jizọs nye ma jide ya

26:30, 36-56

14:26, 32-52

22:39-53

18:1-12

Jeruselem

Anas gbara ya ajụjụ; Kayafas na Sanhedrin kpere ya ikpe; Pita gọnahụrụ ya

26:57–27:1

14:53–15:1

22:54-71

18:13-27

Judas kwụgburu onwe ya (Ọrụ 1:18, 19)

27:3-10

     

A kpọ ya gaa na nke Paịlet, nakwa na nke Herọd, kpọghachiri ya Paịlet

27:2, 11-14

15:1-5

23:1-12

18:28-38

Paịlet chọrọ ịhapụ ya, ma ndị Juu sịrị ka a hapụrụ ha Barabas; a mara ya ikpe ọnwụ

27:15-30

15:6-19

23:13-25

18:39–19:16

(dk. elekere 3 n’ehihie Fraịdee)

Gọlgọta

Ọ nwụrụ n’elu osisi ịta ahụhụ

27:31-56

15:20-41

23:26-49

19:16-30

Jeruselem

E buturu ozu ya gaa lie

27:57-61

15:42-47

23:50-56

19:31-42

Naịsan 15

Jeruselem

Ndị nchụàjà na ndị Farisii dowere ndị nche n’ili ya, mechisie ya ike

27:62-66

     

Naịsan 16

Jeruselem na ebe dị ya nso; Emeọs

A kpọlitere Jizọs; ọ pụtara ugboro ise n’ihu ndị na-eso ụzọ ya

28:1-15

16:1-8

24:1-49

20:1-25

Mgbe Naịsan 16 gachara

Jeruselem; Galili

Ọ pụtakwuru n’ihu ndị na-eso ụzọ ya (1Kọ 15:5-7; Ọrụ 1:3-8); kụziere ha ihe; nye ha ọrụ ka ha mewe ndị na-eso ụzọ

28:16-20

   

20:26–21:25

Iya 25

Ugwu Oliv, n’ebe dị nso na Betani

Jizọs lara eluigwe n’ụbọchị nke 40 a kpọlitechara ya (Ọrụ 1:9-12)

   

24:50-53