Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

 A6-A

Chaatị: Ndị Amụma na Ndị Eze E Nwere na Juda Nakwa n’Izrel (Nke 1)

Ndị Eze Chịrị Ebo Abụọ Dị n’Ebe Ndịda nke A Na-akpọ Alaeze Juda

997 T.O.N.K.

Rehoboam: afọ 17

980

Abaịja (Abaịjam): afọ 3

978

Esa: afọ 41

937

Jehoshafat: afọ 25

913

Jehoram: afọ 8

dk. 906

Ehazaya: otu afọ

dk. 905

Eze Nwaanyị Atalaya: afọ 6

898

Jehoash: afọ 40

858

Amazaya: afọ 29

829

Ọzaya (Azaraya): afọ 52

 Ndị Eze Chịrị Ebo Iri Dị n’Ebe Ugwu nke A Na-akpọ Alaeze Izrel

997 T.O.N.K.

Jeroboam: afọ 22

dk. 976

Nedab: afọ 2

dk. 975

Beasha: afọ 24

dk. 952

Ịla: afọ 2

Zimraị: ụbọchị 7 (dk. 951)

Ọmraị na Tibnaị: afọ 4

dk. 947

Ọmraị (naanị ya): afọ 8

dk. 940

Ehab: afọ 22

dk. 920

Ehazaya: afọ 2

dk. 917

Jehoram: afọ 12

dk. 905

Jihu: afọ 28

876

Jehoahaz: afọ 14

dk. 862

Jehoahaz na Jehoash: afọ 3

dk. 859

Jehoash (naanị ya): afọ 16

dk. 844

Jeroboam nke Abụọ: afọ 41

  • Ndị Amụma

  • Joel

  • Ịlaịja

  • Ịlaịsha

  • Jona

  • Emọs