BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2013)

Ihe Ndị Mere n’Oge Jizọs Nọ n’Ụwa—Otú Jizọs Si Jee Ozi Ikpeazụ Ya na Jeruselem (Nke 1)

Igbo
Ihe Ndị Mere n’Oge Jizọs Nọ n’Ụwa—Otú Jizọs Si Jee Ozi Ikpeazụ Ya na Jeruselem (Nke 1)
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg
nwt p. 1952-1953

A7-G

Ihe Ndị Mere n’Oge Jizọs Nọ n’Ụwa—Otú Jizọs Si Jee Ozi Ikpeazụ Ya na Jeruselem (Nke 1)

AFỌ

EBE IHE MERE

IHE MERENỤ

MATIU

MAK

LUK

JỌN

33, Naịsan 8

Betani

Jizọs rutere ụbọchị isii tupu Ememme Ngabiga ebido

     

11:55–12:1

Naịsan 9

Betani

Meri wụsara ya mmanụ n’isi, n’ụkwụ 26:6-13

26:6-13

14:3-9

 

12:2-11

Betani-Betfeji-Jeruselem

Ọ nọ n’elu jakị banye Jeruselem

21:1-11, 14-17

11:1-11

19:29-44

12:12-19

Naịsan 10

Betani ruo Jeruselem

Ọ bụrụ osisi fig ọnụ; o mere ka ụlọ nsọ dị ọcha ọzọ

21:18, 19; 21:12, 13

11:12-17

19:45, 46

 

Jeruselem

Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ kpara nkata igbu ya

 

11:18, 19

19:47, 48

 

Jehova kwuru okwu; Jizọs sịrị na ya ga-anwụ; ekweghị ekwe ndị Juu mezuru amụma Aịzaya

     

12:20-50

Naịsan 11

Betani ruo Jeruselem

O ji osisi fig kpọnwụrụnụ kụzie ihe

21:19-22

11:20-25

   

Jeruselem, ụlọ nsọ

A jụrụ ya onye nyere ya ikike; ihe atụ ụmụ abụọ

21:23-32

11:27-33

20:1-8

 

Ihe atụ: ndị ọrụ ubi dị obi ọjọọ, oriri alụmdi na nwunye

21:33–22:14

12:1-12

20:9-19

 

Ọ zara ajụjụ gbasara Chineke na Siza, mbilite n’ọnwụ, iwu kacha iwu niile

22:15-40

12:13-34

20:20-40

 

Jizọs jụrụ ma Kraịst ọ̀ bụ nwa Devid

22:41-46

12:35-37

20:41-44

 

Ndị odeakwụkwọ ga-ata ahụhụ

23:1-39

12:38-40

20:45-47

 

Nwaanyị di ya nwụrụ tụnyere ego

 

12:41-44

21:1-4

 

Ugwu Oliv

O kwuru ihe àmà nke ọnụnọ ya

24:1-51

13:1-37

21:5-38

 

Ihe atụ: ụmụ agbọghọ iri, talent, atụrụ na ewu

25:1-46

     

Naịsan 12

Jeruselem

Ndị isi ndị Juu gbara izu igbu ya

26:1-5

14:1, 2

22:1, 2

 

Judas gakwuuru ndị chọrọ ijide Jizọs

26:14-16

14:10, 11

22:3-6

 

Naịsan 13 (Ehihie Tọzdee)

Jeruselem na ebe dị ya nso

A kwadebeere ya Ememme Ngabiga ikpeazụ

26:17-19

14:12-16

22:7-13

 

Naịsan 14

Jeruselem

Ya na ndịozi ya mere Ememme Ngabiga

26:20, 21

14:17, 18

22:14-18

 

Ọ sara ụkwụ ndịozi ya

     

13:1-20