AJỤJỤ NKE 20
Olee Otú Ị Ga-esi Na-agụ Baịbụl Ka Ọ Baara Gị Ezigbo Uru?
ZAA AJỤJỤ NDỊ A MGBE Ị NA-AGỤ BAỊBỤL:
Gịnị ka ihe a m na-agụ na-agwa m gbasara Jehova Chineke?
Olee otú ebe a m na-agụ na Baịbụl si gbasa ihe Baịbụl na-ekwu?
Olee otú m ga-esi eme ihe a m mụtara?
Olee otú m ga-esi jiri ihe amaokwu ndị a kwuru nyere ndị ọzọ aka?
“Okwu gị bụ ọkụ m ji ahụ ebe m na-azọnye ụkwụ, bụrụkwa ìhè nke na-enwu n’ụzọ m.”