Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Ozi Nke Abụọ E Degaara Timoti

Isi

1 2 3 4

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Ekele (1, 2)

    • Pọl kelere Chineke maka otú Timoti si nwee okwukwe (3-5)

    • Jiri onyinye Chineke nyere gị kpọrọ ihe (6-11)

    • Jidesie eziokwu m kụziiri gị aka ike (12-14)

    • Ndị iro Pọl na ndị enyi ya (15-18)

  • 2

    • Kụziere ndị ruru eru ihe m kụziri (1-7)

    • Idi ahụhụ n’ihi ozi ọma (8-13)

    • Na-akụzi okwu Chineke, na-akọwakwa ya nke ọma (14-19)

    • Gbaara ihe na-agụ ndị na-eto eto ọsọ (20-22)

    • Otú e kwesịrị isi emeso ndị isi ike (23-26)

  • 3

    • Oge ikpeazụ ga-adị oké egwu (1-7)

    • Na-eme nnọọ ka Pọl (8-13)

    • “Ahapụkwala ihe ndị ị mụtara” (14-17)

      •  Ihe niile dị n’Akwụkwọ Nsọ si n’ike mmụọ nsọ Chineke (16)

  • 4

    • “Jeruo ozi gị n’isi” (1-5)

      • Jiri ịnụ ọkụ n’obi na-ekwusa okwu Chineke (2)

    • “Alụọla m ezigbo ọgụ anyị na-alụ” (6-8)

    • Ihe Pọl kwuru gbasara onwe ya (9-18)

    • Ekele ikpeazụ (19-22)