Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Rom
Isi
Ihe Ndị Dị na Ya
-
Mmụọ nsọ na-enye ndụ, na-emekwa ka mmadụ nwere onwe ya (1-11)
Mmụọ nke mere ka ha bụrụ ụmụ na-agbara ha àmà (12-17)
Ihe e kere eke na-atụ anya oge ụmụ Chineke ga-enwere onwe ha (18-25)
“Mmụọ nsọ na-arịọrọ anyị arịrịọ” (26, 27)
Ihe Chineke kpebiri tupu oge eruo (28-30)
Anyị na-emeri n’ihi na Chineke hụrụ anyị n’anya (31-39)