Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Galeshia

Isi

1 2 3 4 5 6

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Ekele (1-5)

    • E nweghị ozi ọma ọzọ (6-9)

    • Ozi ọma Pọl ziri si n’aka Chineke (10-12)

    • Otú Pọl si ghọọ Onye Kraịst na ihe ndị mbụ o mere (13-24)

  • 2

    • Pọl gara hụ ndịozi nọ na Jeruselem (1-10)

    • Pọl gwara Pita (Sifas) na ihe o mere jọgburu onwe ya (11-14)

    • Naanị okwukwe ga-eme ka a kpọọ mmadụ onye ezi omume (15-21)

  • 3

    • Ime ihe e kwuru n’Iwu, ka ọ̀ bụ inwe okwukwe? (1-14)

      • Onye ezi omume ga-adị ndụ maka na o nwere okwukwe (11)

    • Ọ bụghị Iwu mere e ji kwe Ebreham nkwa (15-18)

      • Nwa Ebreham, bụ́ Kraịst (16)

    • Otú e si nye Iwu ahụ na ihe mere e ji nye ya (19-25)

    • Ọ bụ okwukwe mere unu ji bụrụ ụmụ Chineke (26-29)

      • Ụmụ Ebreham bụ ndị nke Kraịst (29)

  • 4

    • Unu abụghịzi ndị ohu, unu bụ ụmụ (1-7)

    • Pọl kwuru ihe na-echegbu ya banyere ndị Galeshia (8-20)

    • Hega na Sera pụtara ọgbụgba ndụ abụọ (21-31)

      • Jeruselem dị n’elu nweere onwe ya, ọ bụkwa nne anyị (26)

  •   5

    • Ndị Kraịst nweere onwe ha (1-15)

    • Na-ekwenụ ka mmụọ nsọ na-edu unu (16-26)

      • Ọrụ ndị e ji mara anụ ahụ́ (19-21)

      • Mkpụrụ nke mmụọ nsọ (22, 23)

  • 6

    • Na-eburịtanụ ibu arọ ibe unu (1-10)

      • Mkpụrụ mmadụ na-agha ka ọ ga-aghọrọ (7, 8)

    • Ibi úgwù enweghị ihe ọ bụ (11-16)

      • Ihe e kere ọhụrụ (15)

    • Okwu mmechi (17, 18)