Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ozi Ọma Luk Dere

Isi

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Akwụkwọ ozi e degaara Tiofilọs (1-4)

    • Mmụọ ozi Gebriel kwuru na a ga-amụ Jọn Onye Na-eme Baptizim (5-25)

    • Mmụọ ozi Gebriel kwuru na a ga-amụ Jizọs (26-38)

    • Meri gara na nke Elizabet (39-45)

    • Meri toro Jehova (46-56)

    • Mgbe a mụrụ Jọn na mgbe a gụrụ ya aha (57-66)

    • Amụma Zekaraya buru (67-80)

  • 2

    • Mgbe a mụrụ Jizọs (1-7)

    • Ndị mmụọ ozi pụtara n’ihu ndị ọzụzụ atụrụ (8-20)

    • Ibi Jizọs úgwù na ime ka ha dị ọcha (21-24)

    • Simiọn hụrụ Kraịst (25-35)

    • Ana kwuru gbasara Jizọs (36-38)

    • Ha laghachiri Nazaret (39, 40)

    • Jizọs gara n’ụlọ nsọ mgbe ọ dị afọ iri na abụọ (41-52)

  • 3

    • Mgbe Jọn bidoro ozi ya (1, 2)

    • Jọn gwara ndị mmadụ ka ha mee baptizim (3-20)

    • Mgbe Jizọs mere baptizim (21, 22)

    • Usoro ọmụmụ Jizọs Kraịst (23-38)

  • 4

    • Ekwensu nwara Jizọs ọnwụnwa (1-13)

    • Mgbe Jizọs malitere ikwusa ozi ọma na Galili (14, 15)

    • Ndị Nazaret jụrụ Jizọs (16-30)

    • Mgbe Jizọs gara n’ụlọ nzukọ dị na Kapaniọm (31-37)

    • Jizọs gwọrọ nne nwunye Saịmọn nakwa ndị ọzọ (38-41)

    • Ìgwè mmadụ hụrụ Jizọs ebe ndị mmadụ na-anaghị anọkarị (42-44)

  • 5

    • E ji ọrụ ebube gbute azụ̀; ndị mbụ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs (1-11)

    • A gwọrọ onye ekpenta (12-16)

    • Jizọs gwọrọ onye ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ (17-26)

    • Mgbe Jizọs kpọrọ Livaị (27-32)

    • Ajụjụ gbasara ibu ọnụ (33-39)

  • 6

    • Jizọs bụ “Onyenwe Ụbọchị Izu Ike” (1-5)

    • Jizọs gwọrọ otu nwoke aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ (6-11)

    • Ndịozi iri na abụọ (12-16)

    • Jizọs ziri ndị mmadụ ihe, gwọọkwa ndị ọrịa (17-19)

    • Ndị na-enwe obi ụtọ na ndị ga-ata ahụhụ (20-26)

    • Hụnụ ndị iro unu n’anya (27-36)

    • Kwụsịnụ ikpe ikpe (37-42)

    • A na-eji mkpụrụ osisi amata osisi ọ bụla (43-45)

    • Ụlọ a rụrụ nke ọma na ụlọ na-enweghị ezigbo ntọala (46-49)

  • 7

    • Onyeisi ndị agha nke nwere okwukwe (1-10)

    • Jizọs kpọlitere nwa otu nwaanyị isi mkpe na Nen (11-17)

    • Jizọs toro Jọn Onye Na-eme Baptizim (18-30)

    • Jizọs mara ọgbọ na-egeghị ya ntị ikpe (31-35)

    • Jizọs gbaghaara otu nwaanyị bụ́ onye mmehie (36-50)

      • Ihe atụ gbasara ndị ji ụgwọ (41-43)

  • 8

    • Ụmụ nwaanyị ndị na-eso Jizọs (1-3)

    • Ihe atụ gbasara ọgha mkpụrụ (4-8)

    • Ihe mere Jizọs ji jiri ihe atụ na-akụzi ihe (9, 10)

    • A kọwara ihe atụ gbasara ọgha mkpụrụ (11-15)

    • E kwesịghị ikpuchi ọkụ ihe (16-18)

    • Nne na ụmụnne Jizọs (19-21)

    • Jizọs mere ka ebili mmiri dajụọ (22-25)

    • Jizọs gwara ndị mmụọ ọjọọ ka ha banye n’ime ìgwè ézì (26-39)

    • Ada Jaịrọs na otu nwaanyị nke bitụrụ uwe elu Jizọs aka (40-56)

  •   9

    • Jizọs nyere ndịozi ya iri na abụọ ntụziaka gbasara ikwusa ozi ọma (1-6)

    • Ihe gbasara Jizọs gbara Herọd gharịị (7-9)

    • Jizọs nyere puku ụmụ nwoke ise nri (10-17)

    • Pita kwuru na Jizọs bụ Kraịst (18-20)

    • Jizọs kwuru na a ga-egbu ya (21, 22)

    • Ihe e ji ama ezigbo onye na-eso ụzọ Jizọs (23-27)

    • Jizọs nwoghara (28-36)

    • Jizọs chụpụrụ mmụọ ọjọọ nke ji otu nwatakịrị nwoke (37-43a)

    • Jizọs kwukwara ọzọ na a ga-egbu ya (43b-45)

    • Ndị na-eso ụzọ Jizọs na-azọ onye kacha ukwuu n’ime ha (46-48)

    • Onye ọ bụla na-anaghị emegide anyị dịnyeere anyị (49, 50)

    • Otu obodo nke dị na Sameria anabataghị Jizọs (51-56)

    • Otú e si eso ụzọ Jizọs (57-62)

  • 10

    • Jizọs zipụrụ mmadụ iri asaa (1-12)

    • Obodo ndị na-echegharịghị ga-ata ahụhụ (13-16)

    • Mmadụ iri asaa Jizọs zipụrụ lọtara (17-20)

    • Jizọs toro Nna ya maka ịhọrọ ndị na-enweghị ihe ha bụ (21-24)

    • Ihe atụ gbasara onye Sameria bụ́ ezigbo onye agbata obi (25-37)

    • Jizọs gara leta Meri na Mata (38-42)

  • 11

    • Otú e si ekpe ekpere (1-13)

      • Ekpere Nna anyị nke bi n’eluigwe (2-4)

    • Jizọs ji ike Chineke chụpụ ndị mmụọ ọjọọ (14-23)

    • Mgbe mmụọ ọjọọ lọghachiri ebe o si pụọ (24-26)

    • Ihe na-eme ka e nwee ezigbo obi ụtọ (27, 28)

    • Ọrụ ebube a rụụrụ Jona (29-32)

    • Anya dị ka ihe na-enye ahụ́ ìhè (33-36)

    • Ndị okpukpe, bụ́ ndị ihu abụọ, ga-ata ahụhụ (37-54)

  • 12

    • Ihe iko achịcha ndị Farisii (1-3)

    • Na-atụ Chineke egwu, atụla egwu mmadụ (4-7)

    • Onye na-agwa ndị mmadụ na ya ma Kraịst (8-12)

    • Ihe atụ gbasara otu nwoke nzuzu bara ọgaranya (13-21)

    • Kwụsịnụ ichegbu onwe unu (22-34)

      • Ìgwè atụrụ nta (32)

    • Ịmụrụ anya (35-40)

    • Ohu kwesịrị ntụkwasị obi na ohu na-ekwesịghị ntụkwasị obi (41-48)

    • Iweta nkewa, ọ bụghị udo (49-53)

    • Ịghọta ihe na-eme n’oge a (54-56)

    • Idozi okwu (57-59)

  • 13

    • A ga-ebibi unu ma ọ bụrụ na unu echegharịghị (1-5)

    • Ihe atụ gbasara osisi fig na-amịghị mkpụrụ (6-9)

    • Otu nwaanyị na-ehu ehu a gwọrọ n’Ụbọchị Izu Ike (10-17)

    • Ihe atụ gbasara mkpụrụ osisi mọstad na ihe iko achịcha (18-21)

    • Onye chọrọ isi n’ọnụ ụzọ dị warara banye ga-agbarịrị mbọ (22-30)

    • Herọd bụ “nkịta ọhịa” (31-33)

    • Jizọs beere Jeruselem ákwá arịrị (34, 35)

  • 14

    • Jizọs gwọrọ otu nwoke aka ya na ụkwụ ya zara aza (1-6)

    • Gaa nọrọ ebe kacha ala ma a kpọọ gị oriri (7-11)

    • Kpọọ ndị na-enweghị ihe ha ga-eji kwụghachi gị oriri (12-14)

    • Ihe atụ gbasara ndị a kpọrọ oriri na-ekweghị abịa (15-24)

    • Ihe ọ ga-efu mmadụ iji bụrụ onye na-eso ụzọ Jizọs (25-33)

    • Ọ bụrụ na nnu anaghịzi atọ ka nnu (34, 35)

  • 15

    • Ihe atụ gbasara atụrụ furu efu (1-7)

    • Ihe atụ gbasara mkpụrụ ego furu efu (8-10)

    • Ihe atụ gbasara nwa mmefu (11-32)

  • 16

    • Ihe atụ gbasara onye na-elekọta ụlọ bụ́ ajọ mmadụ (1-13)

      •  ‘Onye kwesịrị ntụkwasị obi n’ihe kacha nta kwesịkwara ntụkwasị obi n’oké ihe’ (10)

    • Iwu Mosis na Alaeze Chineke (14-18)

    • Ihe atụ gbasara ọgaranya na Lazarọs (19-31)

  • 17

    • Ihe nwere ike ime ka mmadụ mehie, mgbaghara, na okwukwe (1-6)

    • Ndị ohu na-abaghị uru ọ bụla (7-10)

    • Jizọs gwọrọ mmadụ iri na-arịa ekpenta (11-19)

    • Otú Alaeze Chineke ga-esi abịa (20-37)

      • Alaeze Chineke “dị n’etiti unu” (21)

      • ‘Chetanụ nwunye Lọt’ (32)

  • 18

    • Ihe atụ gbasara nwaanyị isi mkpe nke nọ na-enye otu ọkàikpe nsogbu (1-8)

    • Onye Farisii na onye ọnaụtụ (9-14)

    • Jizọs na ụmụntakịrị (15-17)

    • Ajụjụ otu onye na-achị achị bara ọgaranya jụrụ (18-30)

    • Jizọs kwukwara ọzọ na a ga-egbu ya (31-34)

    • Jizọs mere ka otu onye arịrịọ kpuru ìsì hụwa ụzọ (35-43)

  • 19

    • Jizọs gara n’ụlọ Zakịọs (1-10)

    • Ihe atụ gbasara maịna iri (11-27)

    • Jizọs gbaara jakị banye Jeruselem ka eze (28-40)

    • Jizọs beere Jeruselem ákwá (41-44)

    • Jizọs mere ka ụlọ nsọ dị ọcha (45-48)

  • 20

    • A jụrụ Jizọs onye nyere ya ikike o ji arụ ọrụ (1-8)

    • Ihe atụ gbasara ndị ọrụ ubi gburu mmadụ (9-19)

    • Chineke na Siza (20-26)

    • A jụrụ Jizọs ajụjụ gbasara mbilite n’ọnwụ (27-40)

    • Kraịst ọ̀ bụ nwa Devid? (41-44)

    • Jizọs gwara ndị na-eso ụzọ ya ka ha kpachara anya maka ndị odeakwụkwọ (45-47)

  • 21

    • Mkpụrụ ego abụọ nwaanyị di ya nwụrụ nke dara ogbenye ji nye onyinye (1-4)

    • IHE ÀMÀ NKE IHE GA-EME (5-36)

      • Agha, oké ala ọma jijiji, ọrịa na-efe efe, ụkọ nri (10, 11)

      • Ìgwè ndị agha ga-agba Jeruselem gburugburu (20)

      • Oge ndị mba ọzọ (24)

      • Ọbịbịa Nwa nke mmadụ (27)

      • Ihe atụ gbasara osisi fig (29-33)

      • Na-echenụ nche (34-36)

    • Jizọs ziri ihe n’ụlọ nsọ (37, 38)

  • 22

    • Ndị isi nchụàjà kpara nkata igbu Jizọs (1-6)

    • A kwadebere Ememme Ngabiga ikpeazụ Jizọs mere (7-13)

    • Jizọs malitere Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị (14-20)

    • “Mụ na onye ga-arara m nye nọ na tebụl a” (21-23)

    • Ndị na-eso ụzọ Jizọs sere ezigbo okwu (24-27)

    • Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya gbara ndụ na ha ga-eso ya chịa n’alaeze (28-30)

    • Jizọs kwuru na Pita ga-agọnahụ ya (31-34)

    • Jizọs gwara ndị na-eso ụzọ ya ka ha dị njikere; ha gosiri ya mma agha abụọ (35-38)

    • Ekpere Jizọs kpere n’Ugwu Oliv (39-46)

    • Mgbe e jidere Jizọs (47-53)

    • Pita gọnahụrụ Jizọs (54-62)

    • A kwara Jizọs emo (63-65)

    • Mgbe a na-ekpe Jizọs ikpe na Sanhedrin (66-71)

  • 23

    • Mgbe Jizọs nọ n’ihu Paịlet na Herọd (1-25)

    • A kwụwara Jizọs na ndị ohi abụọ n’osisi (26-43)

      • “Mụ na gị ga-anọ na Paradaịs” (43)

    • Mgbe Jizọs nwụrụ (44-49)

    • Mgbe e liri Jizọs (50-56)

  • 24

    • Mgbe a kpọlitere Jizọs n’ọnwụ (1-12)

    • Mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs na-aga Emeọs (13-35)

    • Jizọs pụtara n’ihu ndị na-eso ụzọ ya (36-49)

    • Chineke kpọọrọ Jizọs laa eluigwe (50-53)