Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Levitikọs

Isi

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Àjà a na-esu ọkụ (1-17)

  • 2

    • Àjà ọka (1-16)

  • 3

    • Àjà udo (1-17)

      • Unu erila abụba ma ọ bụ ọbara (17)

  • 4

    • Àjà mmehie (1-35)

  • 5

    • Mmehie dị iche iche na àjà a na-achụ maka nke ọ bụla (1-6)

      • Ikwupụta mmehie ndị ọzọ mere (1)

    • Ihe ndị ogbenye nwere ike iweta ka e jiri chụọrọ ha àjà (7-13)

    • Ihe onye mehiere n’amaghị ụma ga-eweta (14-19)

  • 6

    • Ihe ọzọ e kwuru gbasara ịchụ àjà ikpe ọmụma (1-7)

    • Iwu e nyere gbasara àjà dị iche iche (8-30)

      • Àjà a na-esu ọkụ (8-13)

      • Àjà ọka (14-23)

      • Àjà mmehie (24-30)

  • 7

    • Iwu e nyere gbasara àjà dị iche iche (1-21)

      • Àjà ikpe ọmụma (1-10)

      • Àjà udo (11-21)

    • E nyere iwu ka a ghara iri abụba ma ọ bụ ọbara (22-27)

    • Òkè ndị nchụàjà (28-36)

    • Okwu mmechi gbasara àjà dị iche iche (37, 38)

  • 8

    • A họpụtara Erọn na ụmụ ya ka ha bụrụ ndị nchụàjà (1-36)

  • 9

    • Erọn chụrụ àjà (1-24)

  • 10

    • Jehova zitere ọkụ, ya eregbuo Nedab na Abaịhu (1-7)

    • Iwu e nyere ndị nchụàjà gbasara ịṅụ mmanya na iri ihe (8-20)

  • 11

    • Anụmanụ ndị dị ọcha na ndị na-adịghị ọcha (1-47)

  • 12

    • Ihe nwaanyị ga-eme ka ọ dị ọcha ma  ọ mụchaa nwa (1-8)

  • 13

    • Iwu e nyere gbasara ekpenta (1-46)

    • Ihe yiri ọrịa ekpenta nke pụtara n’uwe (47-59)

  • 14

    • Ihe ndị a ga-eme ka onye ekpenta dị ọcha (1-32)

    • Ime ka ụlọ ekpenta dị na ya dị ọcha (33-57)

  • 15

    • Ihe na-adịghị ọcha na-agbapụta mmadụ n’ahụ́ (1-33)

  • 16

    • Ụbọchị Ikpuchi Mmehie (1-34)

  • 17

    • A ga na-achụ àjà n’ụlọikwuu (1-9)

    • E nyere iwu ka a ghara iri ọbara (10-14)

    • Iwu e nyere gbasara anụ nwụrụ anwụ (15, 16)

  • 18

    • Ụdị mmekọahụ ndị na-adịghị mma (1-30)

      • Unu emela ka ndị Kenan (3)

      • Ndị bụ́ otu ọbara inwe mmekọahụ (6-18)

      • Mgbe nwaanyị na-ahụ nsọ ya (19)

      • Nwoke na nwoke ibe ya inwe mmekọahụ (22)

      • Mmadụ na anụmanụ inwe mmekọahụ (23)

      • ‘A ga-achụpụ unu n’ala ahụ ma ọ bụrụ na unu adịghị ọcha’ (24-30)

  • 19

    • Iwu dị iche iche e nyere gbasara ịdị nsọ (1-37)

      • Otú e kwesịrị isi na-ewe ihe ubi (9, 10)

      • Ichebara ndị ntị chiri na ndị ìsì echiche (14)

      • Ekwutọla onye ọzọ (16)

      • Eburula mmadụ iwe n’obi (18)

      • Emela anwansi ma ọ bụ mgbaasị (26, 31)

      • Unu esenyela ihe n’ahụ́ (28)

      • Na-asọpụrụ ndị agadi (32)

      • Na-akwanyere ndị mbịarambịa ùgwù (33, 34)

  • 20

    • Ife Molek; ime mgbaasị (1-6)

    • Na-adị nsọ, na-asọpụrụ ndị mụrụ gị (7-9)

    • A ga-egbu ndị dara iwu e nyere gbasara mmekọahụ (10-21)

    • Dịrịnụ nsọ ka a ghara ịchụpụ unu n’ala ahụ (22-26)

    • A ga-egbu ndị na-eme mgbaasị (27)

  •  21

    • Ndị nchụàjà ga-adị nsọ, ha agaghịkwa emerụ onwe ha (1-9)

    • Onyeisi nchụàjà agaghị emerụ onwe ya (10-15)

    • Ndị nwere nkwarụ agaghị abụ ndị nchụàjà (16-24)

  • 22

    • Ndị nchụàjà ga-adị nsọ, ha ga na-erikwa ihe dị nsọ (1-16)

    • Naanị anụmanụ ahụ́ dị mma ka Chineke na-anabata (17-33)

  • 23

    • Ụbọchị ndị dị nsọ na ememme dị iche iche (1-44)

      • Ụbọchị Izu Ike (3)

      • Ememme Ngabiga (4, 5)

      • Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko (6-8)

      • Otú e si eji mkpụrụ mbụ enye onyinye (9-14)

      • Ememme Izu (15-21)

      • Iwe ihe ubi otú kwesịrị ekwesị (22)

      • Ememme e ji ịfụ opi echeta na a ga-eme (23-25)

      • Ụbọchị Ikpuchi Mmehie (26-32)

      • Ememme Ụlọ Ndò (33-43)

  • 24

    • Mmanụ e ji amụ ọkụ ndị dị n’ụlọikwuu (1-4)

    • Achịcha a na-enye Chineke (5-9)

    • E ji nkume tụgbuo onye kwutọrọ aha Chineke (10-23)

  • 25

    • Afọ Izu Ike (1-7)

    • Afọ Nnwere Onwe (8-22)

    • Mmadụ iwereghachi ụlọ ya ma ọ bụ ala ya (23-34)

    • Otú a ga-esi na-emeso ndị ogbenye (35-38)

    • Iwu ndị e nyere gbasara ịgba ohu (39-55)

  • 26

    • Ekperela arụsị (1, 2)

    • A ga-agọzi ndị na-erube isi (3-13)

    • A ga-ata ndị na-enupụ isi ahụhụ (14-46)

  • 27

    • Ịgbara ihe ndị e kwere ná nkwa (1-27)

      • Mmadụ (1-8)

      • Anụmanụ (9-13)

      • Ụlọ (14, 15)

      • Ubi (16-25)

      • Mmadụ ma ọ bụ anụmanụ e bu ụzọ mụọ (26, 27)

    • Ihe ndị e wepụtara iche ka ha bụrụzie nke Jehova (28, 29)

    • Ịgbara otu ụzọ n’ụzọ iri (30-34)