Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (Nke E Degharịrị n'Afọ 2013)

Peeji E Dere Aha Akwụkwọ A na Aha Ndị Bipụtara Ya

Igbo
Peeji E Dere Aha Akwụkwọ A na Aha Ndị Bipụtara Ya
/assets/ct/2fee4a8a5e/images/syn_placeholder_sqr.png
nwt p. 2-4

Peeji E Dere Aha Akwụkwọ A na Aha Ndị Bipụtara Ya

Peeji E Dere Aha Akwụkwọ A na Aha Ndị Bipụtara Ya

Peeji E Dere Aha Akwụkwọ A na Aha Ndị Bipụtara Ya

Ebe E Si Sụgharịa Baịbụl A Bụ na Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Bekee

—Nke E Degharịrị n’Afọ 2013—

“Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova [יהוה, YHWH] kwuru, sị: ‘ . . . M na-eke eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ. A gaghịzi echeta ihe niile mere na mbụ. Ha agaghị abatakwa n’obi.’”Aịzaya 65:13, 17; gụọkwa 2 Pita 3:13.

E wepụtala Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, ma nke bụ́ Akwụkwọ Nsọ Hibru na Grik ma nke bụ́ naanị Akwụkwọ Nsọ Grik, n’asụsụ karịrị narị abụọ na iri asatọ (280). Ị chọọ ịhụ ebe e depụtara asụsụ niile ahụ, gaa na www.jw.org/ig.

Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Niile E Bipụtarala:

247,913,053

Nke E Biri n’Afọ 2025

A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe Ndịàmà Jehova ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa niile.

Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

Igbo (nwt-IB)

Made in the United States of America

900 Red Mills Road

Wallkill, NY 12589-5200 U.S.A.