GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 Akwụkwọ Samuel nke Abụọ Isi 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Oge Devid nụrụ na Sọl anwụọla (1-16) Abụ iru uju Devid ji Sọl na Jonatan bụọ (17-27) 2 Devid ghọrọ eze Juda (1-7) Ish-boshet ghọrọ eze Izrel (8-11) Agha ezinụlọ Devid na ezinụlọ Sọl lụrụ (12-32) 3 Ezinụlọ Devid nọ na-esikwu ike (1) Ụmụ Devid ndị nwoke (2-5) Abna bịara kwadowezie Devid (6-21) Joab gburu Abna (22-30) Devid ruuru Abna uju (31-39) 4 E gburu Ish-boshet (1-8) Devid nyere iwu, e gbuo ndị gburu Ish-boshet (9-12) 5 E chiri Devid eze Izrel niile (1-5) Devid weghaara Jeruselem (6-16) Zayọn bụ Obodo Devid (7) Devid meriri ndị Filistia (17-25) 6 E butere Igbe Chineke na Jeruselem (1-23) Chineke gburu Ọza mgbe o jidere Igbe ya aka (6-8) Maịkal ledara Devid anya (16, 20-23) 7 Ọ bụghị Devid ga-arụ ụlọ nsọ Chineke (1-7) Chineke kwere Devid nkwa na alaeze ya ga-adịgide (8-17) Ekpere Devid kpere iji kelee Chineke (18-29) 8 Ndị Devid meriri (1-14) Ndị ha na Devid so na-achị (15-18) 9 Devid meere Mefiboshet ebere (1-13) 10 Ndị Izrel meriri ndị Amọn na ndị Siria (1-19) 11 Devid na Bat-shiba kwara iko (1-13) Devid kpara nkata ka e gbuo Yuraya (14-25) Devid kpọọrọ Bat-shiba lụwa (26, 27) 12 Netan gara baara Devid mba (1-15a) Nwa Bat-shiba nwụrụ (15b-23) Bat-shiba mụrụ Solomọn (24, 25) Joab weghaara Raba bụ́ obodo ndị Amọn (26-31) 13 Amnọn dinara Tema n’ike (1-22) Absalọm gburu Amnọn (23-33) Absalọm gbagara Geshọ (34-39) 14 Joab na otu nwaanyị Tekoa (1-17) Devid matara nkata Joab kpara (18-20) Devid kwere ka Absalọm lọta (21-33) 15 Absalọm kpara nkata weghara ọchịchị (1-12) Devid si na Jeruselem gbapụ (13-30) Ahitofel kwadowere Absalọm (31) Devid dunyere Hushai ka ọ gaa mee ka ndụmọdụ Ahitofel ghara ịba uru (32-37) 16 Zaịba ghagidere Mefiboshet ụgha (1-4) Shimiaị kpọrọ Devid iyi (5-14) Absalọm nabatara Hushaị (15-19) Aro Ahitofel tụụrụ Absalọm (20-23) 17 Hushaị tụrụ aro mere e ji hapụ nke Ahitofel (1-14) A gara gwa Devid na Absalọm ga-egbu ya, ya agbaa ọsọ (15-29) Bazilaị na ndị ọzọ buteere Devid onyinye (27-29) 18 E meriri Absalọm, gbuokwa ya (1-18) A bịara kọọrọ Devid na Absalọm anwụọla (19-33) 19 Devid ruuru Absalọm uju (1-4) Joab baara Devid mba (5-8a) Devid laghachiri Jeruselem (8b-15) Shimiaị rịọrọ Devid ka ọ gbaghara ya (16-23) Devid chọpụtara na aka Mefiboshet dị ọcha (24-30) Devid gọziri Bazilaị (31-40) Ebo iri n’Izrel wesara ebo Juda iwe (41-43) 20 Shiba nwara iweghara ọchịchị; Joab gburu Amesa (1-13) Ndị agha Devid chụrụ Shiba ọsọ, e gbupụkwara ya isi (14-22) Ndị ha na Devid so na-achị (23-26) 21 Ndị Gibiọn gburu ndị ezinụlọ Sọl maka ndị ha o gburu (1-14) Agha dị iche iche ndị Izrel na ndị Filistia lụrụ (15-22) 22 Devid toro Chineke maka otú o si zọpụta ya (1-51) “Jehova bụ nkume m dị elu” (2) Jehova anaghị ahapụ onye jisiri ya aka ike (26) 23 Ihe ndị ikpeazụ Devid kwuru (1-7) Ike ndị agha Devid bụ́ ndị dike kpara (8-39) 24 Devid mehiere maka na ọ gụrụ ndị obodo ya ọnụ (1-14) Ọrịa na-efe efe gburu puku mmadụ iri asaa (15-17) Devid rụrụ ebe ịchụàjà (18-25) A naghị achụ àjà n’emefughị ihe ọ bụla (24) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Samuel nke Abụọ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Samuel nke Abụọ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A Igbo Samuel nke Abụọ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt 2 Samuel Iwu metụtara ibipụtaghachi akwụkwọ a