Abụ Ọma 134:1-3
-
Toonụ Chineke n’abalị
-
“Bụrụnụ ndị dị nsọ mgbe unu na-eweli aka unu” (2)
-
Abụ Mgbago.
134 Unu niile bụ́ ndị ohu Jehova,+Unu ndị na-eje ozi n’ụlọ Jehova n’abalị,+Toonụ Jehova.
2 Bụrụnụ ndị dị nsọ mgbe unu na-eweli aka unu na-ekpe ekpere,*+Tookwanụ Jehova.
3 Ka Jehova, Onye kere eluigwe na ụwa,Si na Zayọn gọzie gị.
Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
^ O nwere ike ịbụ, “Chịlienụ aka unu n’ebe nsọ.”