Abụ Ọma 131:1-3

  • Afọ juru ọbụ abụ ka nwatakịrị a kwụsịrị ara

    • Ọ naghị achọ oké ihe (1)

Abụ Mgbago. Abụ Devid. 131  Jehova, adịghị m mpako. Anaghị m ebuli onwe m elu.+ Anaghịkwa m achọ oké ihe+Ma ọ bụ ihe ndị karịrị m.   Kama m weturu obi ala nọrọ jụụ+Ka nwatakịrị a kwụsịrị ara nke ya na nne ya nọ. Afọ juru m ka nwatakịrị a kwụsịrị ara.   Ka Izrel chere Jehova+Malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi.

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji