Abụ Ọma 150:1-6

150  Toonụ Jaa!+Toonụ Chineke n’ebe nsọ ya.+Toonụ ya na mbara igwe nke na-egosi ike ya.+   Toonụ ya n’ihi oké ọrụ ya.+Toonụ ya dị ka oké ịdị ukwuu ya si dị.+   Jirinụ ịfụ opi too ya.+Jirinụ ụbọ akwara na une too ya.+   Jirinụ obere ịgbà+ na egwú a na-ete na-agba gburugburu too ya.+Jirinụ ụbọ akwara+ na ọjà too ya.+   Jirinụ ájà nke nwere ụda dị ụtọ too ya.+Jirinụ ájà nke na-ada ụda too ya.+   Ihe niile na-eku ume, ka ha too Jaa.+Toonụ Jaa!+

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji