Abụ Ọma 117:1, 2
117 Toonụ Jehova, unu mba niile;+Jaanụ ya mma, unu ebo niile.+
2 N’ihi na obiọma* o nwere n’ebe anyị nọ dị ukwuu;+Eziokwu+ Jehova na-adịru mgbe ebighị ebi.Toonụ Jaa!+
Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
^ Ma ọ bụ, “ịhụnanya na-adịgide adịgide.”