Obi Ike
Diut. 31:6; Ọma 31:24; Jọn 16:33
I nwekwara ike ịgụ Ọma 27:1, 2, 13, 14; Ọrụ 28:15; Fil. 1:14
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Josh. 1:1-3, 8, 9—Jehova gwara Joshụa ka o nwee obi ike ka o wee rụọ ọrụ o nyere ya
Ọrụ 16:12, 22-24; 17:1, 2; 1 Tesa. 2:2—N’agbanyeghị mkpagbu kpụ ọkụ n’ọnụ, Pọl onyeozi nwere obi ike iji nọgide na-ekwusa ozi ọma