Ndị Kraịst
Olee onye ọ bụ uche ya ka a malite ịkpọ ụmụazụ Jizọs Ndị Kraịst?
Olee ihe e ji amata ndị bụ́ ezigbo Ndị Kraịst?
Jọn 13:15, 35; 15:17; 1 Pita 2:21
I nwekwara ike ịgụ Gal. 5:22, 23; Fil. 2:5, 6; 1 Jọn 2:6; 4:20
Ònye ka a ga-esi n’aka ya azọpụta ezigbo Ndị Kraịst?
Ọrụ 4:12; 1 Tesa. 5:9; Mkpu. 7:10
I nwekwara ike ịgụ Ọrụ 5:30, 31; Rom 6:23
Gịnị mere Ndị Kraịst ji kwere na Kraịst bụ Eze nọ n’eluigwe na-achị ha, ha ana-erubekwara ya isi?
Dan. 7:13, 14; Efe. 5:24; Fil. 2:9, 10; Kọl. 1:13
I nwekwara ike ịgụ Ọma 2:6; 45:1, 6, 7; Jọn 14:23; Efe. 1:19-22
Gịnị mere na ezigbo Ndị Kraịst anaghị eso ndị ụwa a eme ihe ndị ha na-eme?
Jọn 15:19; Jems 4:4; 1 Jọn 2:15
Gụọkwa isiokwu bụ́ “Ịbụ Enyi Ụwa” nakwa isiokwu bụ́ “Ọchịchị—Ndị Kraịst Anaghị Etinye Aka n’Ọchịchị Ụwa A”
Gịnị mere ezigbo Ndị Kraịst ji erubere ndị ọchịchị isi?
Rom 13:1, 6, 7; Taị. 3:1; 1 Pita 2:13, 14
-
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
-
Mat. 22:15-22—Jizọs kwuru ihe mere ụmụazụ ya ji atụ ụtụ isi
-
Ọrụ 4:19, 20; 5:27-29—Ụmụazụ Jizọs gosiri na ha anaghị erubere ndị ọchịchị isi n’ihe niile
-
Olee otú o si bụrụ na Ndị Kraịst bụ ndị agha?
I nwekwara ike ịgụ Efe. 6:12, 13; 1 Tim. 1:18
Gịnị mere Ndị Kraịst ji kwesị ịna-ebi ndụ otú na-egosi na ha na-efe Chineke?
Mat. 5:16; Taị. 2:6-8; 1 Pita 2:12
I nwekwara ike ịgụ Efe. 4:17, 19-24; Jems 3:13
-
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
-
Ọrụ 9:1, 2; 19:9, 23—Baịbụl kwuru na ofufe Ndị Kraịst na-efe Chineke bụ iso “Ụzọ Onyenwe anyị.” Ihe ọ pụtara bụ na Ndị Kraịst na-ebi ndụ otú Kraịst si bie
-
Olee ihe mere na ezigbo Ndị Kraịst ga-abụrịrị ndị na-agbara Jehova Chineke àmà?
Aịza. 43:10, 12; Jọn 17:6, 26; Rom 15:5, 6; Mkpu. 3:14
I nwekwara ike ịgụ Hib. 13:15
Gịnị mere ezigbo Ndị Kraịst ji bụrụkwa ndị àmà Jizọs Kraịst?
Gịnị mere ezigbo Ndị Kraịst niile ji kwesị ịna-ekwusa ozi ọma?
Mat. 28:19, 20; Luk 10:9; Rom 10:9, 10; Mkpu. 22:17
I nwekwara ike ịgụ Aịza. 61:1; 1 Kọr. 9:16
Olee otú Ndị Kraịst kwesịrị isi na-ele mkpagbu anya?
Gụọ isiokwu bụ́ “Mkpagbu”
Ọ̀ bụ ezigbo Ndị Kraịst niile ga-eso Jizọs Kraịst nọrọ n’eluigwe?
I nwekwara ike ịgụ 1 Pita 1:3, 4
Olee ebe ọtụtụ ụmụ mmadụ nwere olileanya ibi n’ọdịnihu?
Ezigbo Ndị Kraịst hà nọ na chọọchị dị iche iche ndị na-ekwu na ha bụ Ndị Kraịst?
Ndị niile na-ekwu na ha bụ Ndị Kraịst hà bụ ndị na-eso ụzọ Jizọs n’eziokwu?
Mat. 7:21-23; Rom 16:17, 18; 2 Kọr. 11:13-15; 2 Pita 2:1
-
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
-
Mat. 13:24-30, 36-43—Jizọs mere otu ihe atụ na-egosi na a ga-enwe ọtụtụ Ndị Kraịst adịgboroja
-
2 Kọr. 11:24-26—Pọl onyeozi kwuru na “ndị na-abụghị ezigbo ụmụnna” so ná ndị ọ hụsiri anya n’aka ha
-
1 Jọn 2:18, 19—Jọn onyeozi kwuru na “ọtụtụ ndị na-emegide Kraịst” esila n’eziokwu dapụ
-