Izu Ohi
Ọpụ. 20:15; Efe. 4:28; 1 Pita 4:15
I nwekwara ike ịgụ Jere. 2:26; Mat. 19:17, 18
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Ezik. 33:14-16—Jehova kwere nkwa na ya ga-agbaghara ndị ajọ omume, ma ndị ohi, ma ọ bụrụ na ha echegharịa, kwụsịkwa ihe ọjọọ ha na-eme
Jọn 12:4-6—Judas Iskarịọt bụ onye ohi, ma o mechakwara rara Jizọs nye