Inwe Obi Abụọ
Olee otú obi nwere ike ịdị anyị ma ọ bụrụ na ọ na-eme anyị obi abụọ ma ànyị bara uru n’anya Jehova ma ọ bụkwanụ ma è nwere ihe anyị ga-emeli n’ozi ya?
Ọnụ Ọgụ. 11:14, 15; 1 Eze 19:1-4; Job 3:3; Jere. 15:10
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Dan. 10:8-11, 18, 19—Ike gwụchara Daniel onye amụma, ma o nwetara onwe ya mgbe otu mmụọ ozi chetaara ya na Jehova hụrụ ya n’anya
Mat. 10:29-31—Jizọs ji nza mee ihe atụ iji gosi na Jehova hụrụ anyị n’anya nakwa na ihe gbasara anyị na-emetụ ya n’obi
Amaokwu Baịbụl ndị na-akasi obi:
Jere. 31:3; Jọn 6:44; Hib. 6:10; 1 Pita 1:18, 19; 1 Jọn 3:19, 20
I nwekwara ike ịgụ Ọma 56:8; Jere. 29:11