Ile Ndị Gba Ọtọ
Job 31:1; Ọma 101:2, 3; Mat. 5:27-30; Kọl. 3:5
I nwekwara ike ịgụ 1 Kọr. 6:18; Efe. 4:17-19
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Jen. 6:1, 2; Jud 6—Ụfọdụ ndị mmụọ ozi lere ụmụ nwaanyị anya otú na-ekwesịghị ekwesị. Ihe a mere ka ha mee mmehie dị oké njọ, ha na Chineke agharazie ịdị ná mma
2 Sam. 11:2-4—Ọ bụ anya Eze Devid lere Bat-shiba mgbe ọ na-asa ahụ́ mere o ji kwaa iko, mechaakwa gbuo ọchụ