Ijisi Chineke Aka Ike
Ọma 18:25; Luk 1:74, 75; Efe. 4:24; Mkpu. 15:4
I nwekwara ike ịgụ Ọma 116:15; 145:17
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Rut 1:16, 17; 3:10—Rut kpebisiri ike na ọ gaghị ahapụ Naomi nakwa na ọ ga-ejisi Jehova aka ike
2 Eze 2:1, 2, 4, 6—Ịlaịsha ekweghị ahapụ Ịlaịja. Ihe a gosiri na o jisiri Chineke aka ike