Ịdị Mma
Gịnị na-egosi na Jehova dị mma?
I nwekwara ike ịgụ Jere. 31:12, 13; Zek. 9:16, 17
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Ọpụ. 33:17-20; 34:5-7—N’ọhụụ, Jehova gosiri Mosis otú o si dị mma, gwakwa ya ọmarịcha àgwà ndị ọzọ o nwere
Mak 10:17, 18—Jizọs kwuru na o nweghị onye dị mma ma e wezụga Jehova, bụ́ onye ịdị mma niile si n’aka ya nakwa onye na-agwa anyị ihe bụ́ ihe dị mma
Gịnị mere anyị ji kwesị inwe àgwà a bụ́ ịdị mma?
Ilu 12:2; Gal. 6:10; 1 Tesa. 5:15
I nwekwara ike ịgụ Rom 15:2, 14; Efe. 4:28
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Rom 5:7—Pọl onyeozi kwuru na ezi omume bụ ọmarịcha àgwà ma ịdị mma karịrị ya