Eleghị Mmadụ Anya n’Ihu
Ilu 28:21; Rom 2:11; Jems 3:17
I nwekwara ike ịgụ Lev. 19:15; 2 Ihe 19:6, 7; 1 Pita 1:17
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a
1 Sam. 16:4-13—Mgbe Samuel onye amụma chọrọ ite eze ga-anọchi Eze Sọl mmanụ, Jehova gwara Samuel ka ọ ghara iji otú mmadụ dị n’elu ahụ́ ahọrọ onye ọ ga-ete mmanụ