Anyaụfụ
Ekworo
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Jen. 4:3-8—Ken nweere Ebel anyaụfụ. Anyaụfụ a mere ka ọ kpọọ ya asị, mechaakwa gbuo ya
Jen. 37:9-11—Ụmụnne Josef malitere inwere ya anyaụfụ
1 Sam. 18:6-9—Ihe mere Eze Sọl ji malite inyo Devid enyo bụ maka na o nweere ya anyaụfụ
Anyaụfụ; ekworo
Gịnị ga-enyere anyị aka ka anyị ghara ịna-enwere ndị ọzọ anyaụfụ?