Agha
Gịnị mere anyị ga-eji na-atụ anya na a ga na-alụ agha n’oge anyị a?
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Dan. 11:40—Daniel onye amụma hụrụ ọhụụ gosiri na mba abụọ siri ezigbo ike ga na-ama aka n’oge ikpeazụ
Mkpu. 6:1-4—N’ọhụụ, Jọn onyeozi hụrụ ịnyịnya na-acha uhie uhie nke nọchiri anya agha. E nyekwara onye na-agba ịnyịnya ahụ “ikike iwepụ udo n’ụwa”
Gịnị ka Jehova ga-eme gbasara agha ụmụ mmadụ na-alụ?
Gịnị mere na Ndị Kraịst anaghị etinye aka n’agha mba dị iche iche na-alụ?
Gụọkwa isiokwu bụ́ “Ọchịchị—Ndị Kraịst Anaghị Etinye Aka n’Ọchịchị Ụwa A”
Olee ụdị agha Jehova Chineke na Jizọs na-alụ?
Olee agha Ndị Kraịst na-alụ?
Olee otú Ndị Kraịst ga-esi zere àgwà ndị nwere ike ịkpata nsogbu n’ọgbakọ, dị ka esemokwu ma ọ bụ imegwara ndị mejọrọ anyị?