Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma

Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma

Baptizim Ọ bụrụ e nwere ndị ruru eru ime baptizim n’ọgbakọ unu, ndị okenye unu ahaziela otú a ga-esi eme ha baptizim ma e mechie ihe omume ụtụtụ Satọdee.

Onyinye A na-asụgharị mgbakọ a n’ihe karịrị asụsụ 500. Ọ bụrụ na i nye onyinye si gị n’obi, a ga-eji ya nye aka n’ọrụ a anyị na-arụ n’ụwa niile. I nwere ike inye onyinye n’Ịntanet ma ị gaa na donate.jw.org. Obi dị anyị ezigbo ụtọ maka ihe ọ bụla i nyere. Òtù Na-achị Isi na-ekelekwa gị maka otú i si jiri onyinye gị na-akwado ihe ndị gbasara Alaeze Chineke.

Ọ bụ Òtù Na-achị Isi nke Ndịàmà Jehova haziri ya

© 2022 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania