Ihe Omume Mgbakọ Ukwu nke Afọ 2022​—Na-achọ Udo

Fraịdee

Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Fraịdee bụ n’Abụ Ọma 29:11​—“Jehova ga-agọzi ndị ya, mee ka ha nọrọ n’udo.”

Satọdee

Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Satọdee bụ na 2 Pita 3:14​—“Ka Chineke hụ . . . na unu dị ọcha, na unu anaghị akpa àgwà ọjọọ ọ bụla nakwa na unu na ya dị ná mma.”

Sọnde

Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Sọnde bụ ná Ndị Rom 15:13​—“Ka Chineke onye na-eme ka anyị nwee olileanya mee ka unu nwee ọṅụ na udo zuru ezu.”

Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma

Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma.