Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ebe M Ga-ede Ihe—Okwu Nwoke na Nwaanyị

Ebe M Ga-ede Ihe—Okwu Nwoke na Nwaanyị

 NKEBI NKE 1

Ebe M Ga-ede Ihe—Okwu Nwoke na Nwaanyị

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịlụ di ma ọ bụ nwunye, dee àgwà abụọ kacha amasị gị ị chọrọ ka onye ị ga-alụ nwee ma kọwaa ihe mere àgwà ndị ahụ ji amasị gị. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịnọ n’alụghị di ma ọ bụ nwunye, ma ọ́ dịghị ihe ọzọ ruo oge ụfọdụ, dee uru abụọ ọ bara.

․․․․․