Okwukwe Mere Ka Noa Rube Isi

Lee vidio a ka ị hụ otú okwukwe Noa nwere n’ebe Jehova nọ na irubere ya isi si mee ka a zọpụta ya mgbe e bibiri ndị na-eme ihe ọjọọ n’oge ya. Akụkọ a si na Jenesis 6:1–8:22; 9:​8-16.

Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị

ṄOMIE OKWUKWE HA

Noa “So Ezi Chineke Jee Ije”

Gịnị mere na ọ dịrịghị Noa na nwunye ya mfe mgbe ha na-azụlite ụmụ ha? Olee otú ụgbọ ahụ ha wuru si gosi na ha nwere okwukwe?

ỤLỌ NCHE

E Chebere Noa “na Mmadụ Asaa Ndị Ọzọ”

Olee otú Chineke si chebe Noa na ezinụlọ ya n’oge o ji iju mmiri bibie ụwa?

AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA

Akụkọ Noa na Iju Mmiri ahụ​—Ọ̀ Bụ Akụkọ Ifo Nkịtị?

Baịbụl kwuru na e nwere mgbe Chineke ji nnukwu iju mmiri bibie ndị na-eme ihe ọjọọ. Olee ihe ndị e kwuru na Baịbụl gosiri na Iju Mmiri ahụ si n’aka Chineke?

AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA

Ole Ndị Bụ Ndị Nefilim?

Baịbụl kpọrọ ha “ndị dike, ndị biri n’oge gboo, ndị ikom a ma ama.” Gịnị ka anyị ma gbasara ha?

IHE Ị GA-AMỤTA N’AKỤKỌ BAỊBỤL

Ụgbọ Noa

Ndị mmụọ ozi ndị mere ihe ọjọọ lụrụ nwaanyị, mụọ ụmụ gbara ajọ dimkpa. Tigbuo zọgbuo bịara ju n’ụwa. Ma, Noa dị iche. Ọ hụrụ Jehova n’anya, na-erubekwara ya isi.