KATUUN E SERE ESE E JI AKỤZI BAỊBỤL
Lọt na Nwunye Ya
Gụọ gbasara Lọt, nwunye ya, ụmụ ha, na otú e si bibie Sọdọm na Gọmọra. Gụọ gbasara ha n’Ịntanet ma ọ bụkwanụ gị ebipụta ya ebipụta.
Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A
Katuun Ndị E Sere Ese E Ji Akụzi BaịbụlIsiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
KAADỊ AKỤKỌ NDỊ DỊ NA BAỊBỤL
Kaadị Akụkọ Lọt
Danloduo kaadị akụkọ Baịbụl a ma were ya mụọ banyere nwa nwanne Ebreham aha ya bụ Lọt.
FOTO E JI AKỤZI IHE
Nwunye Lọt Ghọrọ Ogidi Nnu
Gụọ gbasara nwunye Lọt, sorokwa kpọm kpọm ndị dị na foto a sechapụ ya. Gịnị ka ị mụtara n’ihe mere nwunye Lọt?
IHE EZINỤLỌ GA-EJI NA-AMỤ BAỊBỤL
Lọt na ezinụlọ ya
Gụọ katuun e sere ese e ji akụzi Baịbụl. Danloduo ya, gị na ndị ezinụlọ unu jirikwa ya na-amụ ihe.
IHE ỤMỤAKA JI AMỤ IHE
Agbụrụ Lọt Si
Olee mba ndị si n’agbụrụ Lọt na ndị ikwu ya? Lee ebe ahụ e sere ndị si n’agbụrụ Lọt na ndị ikwu ya. Denyekwa mba ndị ahụ a na-edenyeghị.
IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI
Ihe Ndị E Ji Akụziri Ụmụaka Baịbụl
Iji ihe ndị e ji egwu egwu, isiokwu ndị si na Baịbụl, na kaadị ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl bụ ihe ndị na-aba uru iji kụziere ụmụaka Baịbụl.
KATUUN NDỊ E SERE ESE E JI AKỤZI BAỊBỤL

