KATUUN E SERE ESE E JI AKỤZI BAỊBỤL
Ụmụ Ndị Ikom Jekọb
Gụọ gbasara ụmụ Jekọb iri, bụ́ ndị rere Josef ka ọ bụrụ ohu. Gụọ katuun a e sere ese n’Ịntanet, ma ọ bụ gị ebipụta ya ebipụta gụọ.
Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A
Katuun Ndị E Sere Ese E Ji Akụzi BaịbụlIsiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
KAADỊ AKỤKỌ NDỊ DỊ NA BAỊBỤL
Kaadị Akụkọ Jekọb
Olee nkwa Jehova kwere Jekọb? Danloduo foto a ka ị mata azịza ya.
KAADỊ AKỤKỌ NDỊ DỊ NA BAỊBỤL
Kaadị Akụkọ Isọ
Olee ihe Isọ mere gosiri na o jighị ihe ndị dị nsọ kpọrọ ihe? Bipụta kaadị akụkọ Baịbụl a ka ị mata azịza ya.
FOTO E JI AKỤZI IHE
Jekọb, Isọ, na Ofe
Gụọ gbasara Jekọb na Isọ. Danloduo foto a, bipụta ya, teekwa ya kreyọn.
IHE ỤMỤAKA JI AMỤ IHE
Map Ebe Ndị Jekọb Gara
Olee ebe ndị Jekọb gara? Gụọ Baịbụl ka ị mata ebe ndị ọ gara. Deekwa azịza gị na map a.
IHE EZINỤLỌ GA-EJI NA-AMỤ BAỊBỤL
Jekọb na Isọ
Olee ihe ị ga-amụta n’aka Jekọb na Isọ? Gụọ katuun e sere ese e ji akụzi Baịbụl. Danloduo ya, gị na ndị ezinụlọ unu jirikwa ya na-amụ ihe.
IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI
Ihe Ndị E Ji Akụziri Ụmụaka Baịbụl
Iji ihe ndị e ji egwu egwu, isiokwu ndị si na Baịbụl, na kaadị ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl bụ ihe ndị na-aba uru iji kụziere ụmụaka Baịbụl.
KATUUN NDỊ E SERE ESE E JI AKỤZI BAỊBỤL

